Ndị Rom 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, ụmụnna m, e mekwara ka unu nwụọ n’ebe Iwu+ ahụ dị site n’ahụ́ Kraịst, ka unu wee ghọọ ndị onye ọzọ nwe,+ ndị onye ahụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite nwe,+ ka anyị wee mịara Chineke mkpụrụ.+ Ndị Rom 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 otú ahụ ka anyị onwe anyị bụ otu ahụ́+ n’ime Kraịst, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma bụrụ akụkụ ahụ́ ndị dịịrị ibe anyị n’otu n’otu.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na e nwere otu ogbe achịcha, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ,+ anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile na-eketa òkè n’otu ogbe achịcha ahụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Unu bụ ahụ́ nke Kraịst, bụrụkwa akụkụ ahụ́ n’otu n’otu.+ Ndị Efesọs 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 iji na-agbazi+ ndị nsọ, maka ọrụ ije ozi, maka iwuli ahụ́ nke Kraịst elu,+
4 Ya mere, ụmụnna m, e mekwara ka unu nwụọ n’ebe Iwu+ ahụ dị site n’ahụ́ Kraịst, ka unu wee ghọọ ndị onye ọzọ nwe,+ ndị onye ahụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite nwe,+ ka anyị wee mịara Chineke mkpụrụ.+
5 otú ahụ ka anyị onwe anyị bụ otu ahụ́+ n’ime Kraịst, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ, ma bụrụ akụkụ ahụ́ ndị dịịrị ibe anyị n’otu n’otu.+
17 N’ihi na e nwere otu ogbe achịcha, ọ bụ ezie na anyị dị ọtụtụ,+ anyị bụ otu ahụ́,+ ebe anyị niile na-eketa òkè n’otu ogbe achịcha ahụ.+