Ndị Galeshia 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe, Ndị Kọlọsi 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị+ Jehova+ iji na-eme ihe na-amasị ya n’ụzọ zuru ezu, ka unu na-amị mkpụrụ n’ezi ọrụ+ ọ bụla ma na-enwekwu ezi ihe ọmụma+ nke Chineke,
22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe,
10 ka unu wee na-eje ije n’ụzọ kwesịrị+ Jehova+ iji na-eme ihe na-amasị ya n’ụzọ zuru ezu, ka unu na-amị mkpụrụ n’ezi ọrụ+ ọ bụla ma na-enwekwu ezi ihe ọmụma+ nke Chineke,