Ndị Rom 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na mmehie agaghị abụ nna unu ukwu, ebe unu maara na unu anọghị n’okpuru iwu+ kama n’okpuru obiọma na-erughịrị mmadụ.+ Ndị Galeshia 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma mụ onwe m nwụrụ n’ebe iwu dị site n’ịnabata iwu,+ ka m wee dị ndụ n’ebe Chineke nọ.+ Ndị Kọlọsi 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 hichapụkwa+ ihe ahụ e ji aka dee+ nke gbara àmà megide anyị, nke iwu+ mejupụtara, nke na-emegidekwa anyị;+ O wepụwokwa ya n’ụzọ site n’ịkụgide+ ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ.+
14 N’ihi na mmehie agaghị abụ nna unu ukwu, ebe unu maara na unu anọghị n’okpuru iwu+ kama n’okpuru obiọma na-erughịrị mmadụ.+
14 hichapụkwa+ ihe ahụ e ji aka dee+ nke gbara àmà megide anyị, nke iwu+ mejupụtara, nke na-emegidekwa anyị;+ O wepụwokwa ya n’ụzọ site n’ịkụgide+ ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ.+