Jọn 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ndị ọzọ bụ́ ndị na-eso ụzọ Jizọs sịrị ya: “Anyị hụrụ Onyenwe anyị!” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụ na mụ ahụghị apa ntu n’aka ya, rụnyekwa mkpịsị aka m n’apa ntu ndị ahụ, rụnyekwa aka m n’akụkụ ya,+ agaghị m ekweta ma ọlị.”+
25 Ya mere, ndị ọzọ bụ́ ndị na-eso ụzọ Jizọs sịrị ya: “Anyị hụrụ Onyenwe anyị!” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụ na mụ ahụghị apa ntu n’aka ya, rụnyekwa mkpịsị aka m n’apa ntu ndị ahụ, rụnyekwa aka m n’akụkụ ya,+ agaghị m ekweta ma ọlị.”+