Ndị Rom 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ahụkwa, unu onwe unu: na-agụnụ onwe unu ná ndị nwụrụ anwụ+ n’ezie n’ebe mmehie dị, ma bụrụ ndị na-adịrị Chineke ndụ+ site n’aka Kraịst Jizọs. Ndị Hibru 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+
11 Otú ahụkwa, unu onwe unu: na-agụnụ onwe unu ná ndị nwụrụ anwụ+ n’ezie n’ebe mmehie dị, ma bụrụ ndị na-adịrị Chineke ndụ+ site n’aka Kraịst Jizọs.
14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+