Ndị Rom 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụmụnna m, e sikwa n’ahụ́ Kraịst mee ka unu nwere onwe unu n’Iwu ahụ,* ka unu wee bụrụ ndị onye ọzọ nwe,+ ndị onye ahụ e si n’ọnwụ kpọlite nwe,+ ka anyị wee mịara Chineke mkpụrụ.+
4 Ụmụnna m, e sikwa n’ahụ́ Kraịst mee ka unu nwere onwe unu n’Iwu ahụ,* ka unu wee bụrụ ndị onye ọzọ nwe,+ ndị onye ahụ e si n’ọnwụ kpọlite nwe,+ ka anyị wee mịara Chineke mkpụrụ.+