Ndị Rom 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, ụmụnna m, e mekwara ka unu nwụọ n’ebe Iwu+ ahụ dị site n’ahụ́ Kraịst, ka unu wee ghọọ ndị onye ọzọ nwe,+ ndị onye ahụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite nwe,+ ka anyị wee mịara Chineke mkpụrụ.+
4 Ya mere, ụmụnna m, e mekwara ka unu nwụọ n’ebe Iwu+ ahụ dị site n’ahụ́ Kraịst, ka unu wee ghọọ ndị onye ọzọ nwe,+ ndị onye ahụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite nwe,+ ka anyị wee mịara Chineke mkpụrụ.+