Ọrụ Ndịozi 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Chineke nna nna anyị hà kpọlitere+ Jizọs, bụ́ onye unu gburu, kwụwa ya n’elu osisi.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịdịrị onwe ha ndụ ọzọ,+ kama ka ha dịrị onye ahụ ndụ,+ bụ́ onye nwụrụ n’ihi ha, e wee kpọlite ya.+
15 ọ nwụkwara maka mmadụ niile, ka ndị dị ndụ wee ghara ịdịrị onwe ha ndụ ọzọ,+ kama ka ha dịrị onye ahụ ndụ,+ bụ́ onye nwụrụ n’ihi ha, e wee kpọlite ya.+