2 Ndị Kọrịnt 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ekwuwo m na mbụ, dịkwa ka à ga-asị na m nọ ya na nke ugboro abụọ, ọ bụ ezie na anọghị m ya ugbu a, tupu mụ abịa, ana m agwa ndị mere mmehie na mbụ na ndị ọzọ niile, na ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m eme ebere,+ 2 Timoti 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 kwusaa okwu Chineke,+ jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya n’oge dị mma,+ n’oge nsogbu,+ jiri ogologo ntachi obi+ niile na nkà izi ihe dọọ aka ná ntị,+ baa mba, gbaakwa ndị mmadụ ume.
2 Ekwuwo m na mbụ, dịkwa ka à ga-asị na m nọ ya na nke ugboro abụọ, ọ bụ ezie na anọghị m ya ugbu a, tupu mụ abịa, ana m agwa ndị mere mmehie na mbụ na ndị ọzọ niile, na ọ bụrụ na mụ emechaa bịa ọzọ, agaghị m eme ebere,+
2 kwusaa okwu Chineke,+ jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya n’oge dị mma,+ n’oge nsogbu,+ jiri ogologo ntachi obi+ niile na nkà izi ihe dọọ aka ná ntị,+ baa mba, gbaakwa ndị mmadụ ume.