1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+