Aịzaya 60:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ebube Lebanọn, bụ́ osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres, ga-abịara gị n’otu mgbe ahụ,+ iji chọọ ebe nsọ m mma;+ m ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+
13 “Ebube Lebanọn, bụ́ osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres, ga-abịara gị n’otu mgbe ahụ,+ iji chọọ ebe nsọ m mma;+ m ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+