Ọpụpụ 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+ 2 Ihe E Mere 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ozugbo ahụ, Jehọshafat hulatara, kpudo ihu n’ala.+ Juda dum na ndị niile bi na Jeruselem wee gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova, kpọọrọ Jehova isiala.+ Abụ Ọma 95:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+
31 Ndị ahụ wee kwere.+ Mgbe ha nụrụ na Jehova echewo ihu+ n’ebe ụmụ Izrel nọ nakwa na ọ hụwo ahụ́ a na-emekpa ha,+ ha dara kpọọ isiala.+
18 Ozugbo ahụ, Jehọshafat hulatara, kpudo ihu n’ala.+ Juda dum na ndị niile bi na Jeruselem wee gbuo ikpere n’ala n’ihu Jehova, kpọọrọ Jehova isiala.+
6 Batanụ, ka anyị fee ya ofufe, kpọọrọ ya isiala;+Ka anyị gbuo ikpere n’ala+ n’ihu Jehova bụ́ Onye kere anyị.+