1 Ihe E Mere 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ,+ ị ga-apụ gaa buo agha,+ n’ihi na ezi Chineke ga-agaworị n’ihu gị+ igbu ndị agha ndị Filistia.”
15 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ,+ ị ga-apụ gaa buo agha,+ n’ihi na ezi Chineke ga-agaworị n’ihu gị+ igbu ndị agha ndị Filistia.”