1 Ihe E Mere 14:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị nụ ihe na-ada ka ụda ụkwụ ndị mmadụ n’elu osisi beka ndị ahụ, gaa lụso ha agha, n’ihi na ọ pụtara na ezi Chineke eburularị gị ụzọ pụta igbu ndị agha ndị Filistia.”+ 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:15 Ụlọ Nche,6/1/1991, p. 21
15 Ị nụ ihe na-ada ka ụda ụkwụ ndị mmadụ n’elu osisi beka ndị ahụ, gaa lụso ha agha, n’ihi na ọ pụtara na ezi Chineke eburularị gị ụzọ pụta igbu ndị agha ndị Filistia.”+