Ezikiel 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Ma ọ bụrụ na a ghọgbuo onye amụma, o wee kwuo ihe ọ bụla, ọ bụ mụ onwe m, Jehova, ghọgburu onye amụma ahụ;+ m ga-esetịkwa aka m mee ya ihe wee laa ya n’iyi n’etiti ndị m Izrel.+
9 “‘Ma ọ bụrụ na a ghọgbuo onye amụma, o wee kwuo ihe ọ bụla, ọ bụ mụ onwe m, Jehova, ghọgburu onye amụma ahụ;+ m ga-esetịkwa aka m mee ya ihe wee laa ya n’iyi n’etiti ndị m Izrel.+