-
Aịzaya 9:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 Ọ bụ ya mere na Jehova agaghị aṅụrị ọṅụ ọbụna n’ihi ụmụ okorobịa ha,+ ọ gaghịkwa emere ụmụ ha na-enweghị nna nakwa ndị inyom ha di ha nwụrụ ebere; n’ihi na ha niile bụ ndị si n’ezi ofufe dapụ+ na ndị na-eme ihe ọjọọ, ọnụ niile na-ekwukwa okwu nzuzu. N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+
-