25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+
N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.
33 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘m ga-eji aka dị ike na ogwe aka a gbatịrị agbatị+ na ọnụma a wụpụrụ awụpụ chịa unu dị ka eze.+