Aịzaya 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa dị ka onye dị ike. Ogwe aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.+
10 Lee! Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-abịa dị ka onye dị ike. Ogwe aka ya ka ọ ga-eji na-achị.+ Lee! O ji ụgwọ ọrụ ọ ga-enye,+ ụgwọ ọ ga-akwụ dịkwa n’ihu ya.+