1 Ndị Eze 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee zaa, sị, ‘M ga-aga, m ga-aghọkwa mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma ya niile.’+ O wee sị, ‘Ị ga-arafu ya, ị ga-emerikwa.+ Gaa mee otú ahụ.’+ Jeremaya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.” 2 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka ọrụ njehie rute n’ebe ha nọ, ka ha wee kwere ihe bụ́ ụgha,+
22 O wee zaa, sị, ‘M ga-aga, m ga-aghọkwa mmụọ nrafu n’ọnụ ndị amụma ya niile.’+ O wee sị, ‘Ị ga-arafu ya, ị ga-emerikwa.+ Gaa mee otú ahụ.’+
10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.”