2 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka ọrụ njehie rute n’ebe ha nọ, ka ha wee kwere ihe bụ́ ụgha,+ 1 Jọn 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị m hụrụ n’anya, unu ekwerela okwu dum si n’aka mmụọ,+ kama nwaleenụ okwu si n’aka mmụọ, ka unu wee chọpụta ma ò si n’aka Chineke,+ n’ihi na ọtụtụ ndị amụma ụgha abanyewo n’ime ụwa.+
4 Ndị m hụrụ n’anya, unu ekwerela okwu dum si n’aka mmụọ,+ kama nwaleenụ okwu si n’aka mmụọ, ka unu wee chọpụta ma ò si n’aka Chineke,+ n’ihi na ọtụtụ ndị amụma ụgha abanyewo n’ime ụwa.+