Mkpughe 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị m: “Okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu;+ ee, Jehova, bụ́ Chineke nke mere ka ndị amụma+ kwuo okwu site n’ike mmụọ nsọ,+ zigara mmụọ ozi ya igosi ndị ohu ya ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+
6 O wee sị m: “Okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu;+ ee, Jehova, bụ́ Chineke nke mere ka ndị amụma+ kwuo okwu site n’ike mmụọ nsọ,+ zigara mmụọ ozi ya igosi ndị ohu ya ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+