Taịtọs 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+ Mkpughe 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ wee sị: “Lee! Ana m eme ihe niile ka ha dị ọhụrụ.”+ Ọ sịkwara: “Dee ha ede, n’ihi na okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu.”
2 nke dabeere n’olileanya ndụ ebighị ebi,+ nke Chineke, onye na-apụghị ịgha ụgha,+ kwere nkwa ya tupu mgbe dị anya gara aga,+
5 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ wee sị: “Lee! Ana m eme ihe niile ka ha dị ọhụrụ.”+ Ọ sịkwara: “Dee ha ede, n’ihi na okwu ndị a kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa eziokwu.”