Daniel 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka a gbanwee obi ya ka ọ ghara ịbụkwa obi mmadụ, ka e nyekwa ya obi anụ ọhịa,+ ka oge asaa+ gabiga n’isi ya.
16 Ka a gbanwee obi ya ka ọ ghara ịbụkwa obi mmadụ, ka e nyekwa ya obi anụ ọhịa,+ ka oge asaa+ gabiga n’isi ya.