32 a na-achụpụkwa gị n’etiti ụmụ mmadụ, gị na anụ ọhịa ga-ebikwa.+ A ga-enye gị ahịhịa ka ị na-ata dị ka ehi, oge asaa ga-agabigakwa n’isi gị, ruo mgbe ị matara na Onye Kasị Elu bụ Onye Na-achị Achị n’alaeze ụmụ mmadụ nakwa na ọ bụ onye ọ chọrọ inye ya ka ọ na-enye ya.’”+