3 Ndị a bụ ndị isi ógbè ahụ a na-achị achị,+ bụ́ ndị bi na Jeruselem;+ ma n’obodo ndị dị na Juda, onye ọ bụla n’ime ndị Izrel,+ ndị nchụàjà+ na ndị Livaị,+ na ndị Netinim+ na ụmụ ndị ohu Sọlọmọn+ bi n’ala ya, n’obodo ha.+
1O wee ruo n’ụbọchị Ahazuirọs,+ ya bụ, Ahazuirọs nke nọ na-achị dị ka eze malite n’India ruo n’Itiopia, ihe karịrị otu narị ógbè na iri ógbè+ abụọ na asaa,