17 N’ikpeazụ, m gwara ha, sị: “Unu na-ahụ ọnọdụ ọjọọ anyị nọ na ya, otú e si bibie Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ. Bịanụ ka anyị wughachi mgbidi Jeruselem, ka a ghara ịnọ na-akọcha anyị.”+
5 Ugbu a, biko, ka m gwa unu ihe m ga-eme ubi vaịn m: A ga-ewepụ ogige ya,+ a ghaghịkwa ịgba ya ọkụ.+ A ga-akwatu mgbidi ya e ji nkume wuo, ọ ghaghịkwa ịghọ ebe a ga na-azọtọ azọtọ.+