Jeremaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova kwuru, sị, ‘M na-akpọkọta ezinụlọ niile si n’alaeze ebe ugwu.+ Ha niile ga-abịa. Eze nke ọ bụla n’ime ha ga-ebusakwa ocheeze yaN’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+ Ha ga-etida mgbidi ya niile gbaa gburugburu,Lụsokwa obodo niile dị na Juda agha.+
15 Jehova kwuru, sị, ‘M na-akpọkọta ezinụlọ niile si n’alaeze ebe ugwu.+ Ha niile ga-abịa. Eze nke ọ bụla n’ime ha ga-ebusakwa ocheeze yaN’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+ Ha ga-etida mgbidi ya niile gbaa gburugburu,Lụsokwa obodo niile dị na Juda agha.+