-
Jeremaya 25:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 m ga-ezi ozi ka a kpọta ezinụlọ niile si n’ebe ugwu.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a. O kwukwara, sị, “M ga-agwa Nebukadneza* eze Babịlọn, bụ́ ohu m,+ ka ha bịa lụso obodo a+ na ndị bi na ya na mba ndị a niile gbara ya gburugburu agha.+ M ga-ebibi ha, ha abụrụ ihe na-awụ akpata oyi na ihe a ga-afụrụ mkpọrọhịhị. M ga-ala ha n’iyi. Ha agaghịkwa adịzi.
-