Levitikọs 26:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-eme ka ndị iro unu jiri mma agha lụso unu agha ka ha taa unu ahụhụ maka na unu mebiri ọgbụgba ndụ mụ na unu.+ Ọ bụrụ na unu agbaga n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka unu rịa ọrịa,+ m ga-emekwa ka ndị iro unu merie unu.+ Aịzaya 5:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 O dowela ihe mba dị ebe dị anya ga-ahụ gbakọọ.+ Ọ fụọlara ha opi ka ha si n’ebe ụwa sọtụrụ bịa.+ Ha jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Jeremaya 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova kwuru, sị, ‘M na-akpọkọta ezinụlọ niile si n’alaeze ebe ugwu.+ Ha niile ga-abịa. Eze nke ọ bụla n’ime ha ga-ebusakwa ocheeze yaN’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+ Ha ga-etida mgbidi ya niile gbaa gburugburu,Lụsokwa obodo niile dị na Juda agha.+
25 M ga-eme ka ndị iro unu jiri mma agha lụso unu agha ka ha taa unu ahụhụ maka na unu mebiri ọgbụgba ndụ mụ na unu.+ Ọ bụrụ na unu agbaga n’obodo unu dị iche iche, m ga-eme ka unu rịa ọrịa,+ m ga-emekwa ka ndị iro unu merie unu.+
26 O dowela ihe mba dị ebe dị anya ga-ahụ gbakọọ.+ Ọ fụọlara ha opi ka ha si n’ebe ụwa sọtụrụ bịa.+ Ha jikwa oké ọsọ na-abịa.+
15 Jehova kwuru, sị, ‘M na-akpọkọta ezinụlọ niile si n’alaeze ebe ugwu.+ Ha niile ga-abịa. Eze nke ọ bụla n’ime ha ga-ebusakwa ocheeze yaN’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem.+ Ha ga-etida mgbidi ya niile gbaa gburugburu,Lụsokwa obodo niile dị na Juda agha.+