Jeremaya 39:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị niile eze Babịlọn mere ndị isi, ya bụ, Negal-shariza, Samga-nibo, Sasekim, Rabsaris, Negal-shariza bụ́ Rabmag na ndị niile ọzọ eze Babịlọn mere ndị isi, wee bata nọdụ ala n’Ọnụ Ụzọ Ámá Etiti.+
3 Ndị niile eze Babịlọn mere ndị isi, ya bụ, Negal-shariza, Samga-nibo, Sasekim, Rabsaris, Negal-shariza bụ́ Rabmag na ndị niile ọzọ eze Babịlọn mere ndị isi, wee bata nọdụ ala n’Ọnụ Ụzọ Ámá Etiti.+