Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 A ga-akpọnye ndị ọzọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom,+ anya gị ga na-elekwa ha, na-achọsikwa ha ike mgbe niile—ma ike agaghị adị aka gị.+

  • 2 Ndị Eze 24:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O wee dọrọ Jeruselem dum n’agha,+ tinyere ndị isi niile+ na ndị dimkpa niile bụ́ ndị dike+—puku mmadụ iri ka ọ dọọrọ n’agha—nakwa onye ọ bụla bụ́ omenkà+ na onye na-ewu mgbidi siri ike. Ọ dịghị onye a hapụrụ ma e wezụga ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha+ n’ime ndị ala ahụ.

  • Jeremaya 52:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ụfọdụ n’ime ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha n’agha, tinyere ndị ọzọ fọdụrụ n’obodo ahụ+ na ndị chịliri aka elu gbakwuru eze Babịlọn nakwa ndị ọzọ fọdụrụ bụ́ ndị ọkà.+

  • Jeremaya 52:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 N’afọ nke iri abụọ na atọ nke ọchịchị Nebukadreza, Nebuzaradan onyeisi ndị nche dọọrọ ndị Juu dị narị mkpụrụ obi asaa na iri anọ na ise n’agha.+

      Mkpụrụ obi niile ahụ dị puku anọ na narị isii.

  • Abụ Ákwá 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Ndị na-emegide ya abụrụwo ndị isi.+ Ndị iro ya na-eme ka ọ gbasaghị ha.+

      Ebe ọ bụ na Jehova mere ka o ruo uju n’ihi ọtụtụ iwu o mebiri,+

      A dọrọwo ụmụ ya n’agha na-aga n’ihu onye mmegide.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya