Aịzaya 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ ya mere aka niile ga-eji kụda, obi ga-alọkwa mmadụ efu mmiri.+ Jeremaya 50:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 A ga-ala mmiri ya niile n’iyi, ha ga-atakwa.+ N’ihi na ọ bụ ala ihe oyiyi a pịrị apị,+ ha na-eme ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.
38 A ga-ala mmiri ya niile n’iyi, ha ga-atakwa.+ N’ihi na ọ bụ ala ihe oyiyi a pịrị apị,+ ha na-eme ara ara n’ihi ọhụụ na-emenye ụjọ ha na-ahụ.