Jeremaya 50:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “Eze Babịlọn anụwo akụkọ banyere ha,+ aka ya wee kụda.+ Nsogbu dị! Ọ nọ n’oké ihe mgbu, dị nnọọ ka nwaanyị na-amụ nwa.+
43 “Eze Babịlọn anụwo akụkọ banyere ha,+ aka ya wee kụda.+ Nsogbu dị! Ọ nọ n’oké ihe mgbu, dị nnọọ ka nwaanyị na-amụ nwa.+