Jeremaya 49:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Damaskọs enwekwaghị obi ike. Ọ tụgharịwo ka ọ gbalaga, oké ụjọ ejidela ya.+ Ọ nọ n’ahụhụ, ime na-emekwa ya dị ka nwaanyị na-amụ nwa.+
24 Damaskọs enwekwaghị obi ike. Ọ tụgharịwo ka ọ gbalaga, oké ụjọ ejidela ya.+ Ọ nọ n’ahụhụ, ime na-emekwa ya dị ka nwaanyị na-amụ nwa.+