Jeremaya 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+ Jeremaya 48:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 A ga-eweghara obodo ya niile, wegharakwa ebe ndị siri ike dị n’ime ya. N’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Moab ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.’”+
24 Anyị anụwo akụkọ banyere ya. Aka akụdawo anyị.+ Anyị nọ n’ahụhụ. Ihe mgbu nke anyị nọ na ya dị ka nke nwaanyị na-amụ nwa.+
41 A ga-eweghara obodo ya niile, wegharakwa ebe ndị siri ike dị n’ime ya. N’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Moab ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.’”+