-
Jeremaya 48:41Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
41 A ga-eweghara obodo niile dị na Moab,
Wegharakwa ebe ndị a rụsiri ike na ya.
N’ụbọchị ahụ, obi ga na-akụ ndị agha Moab kpum kpum
Otú o si akụ nwaanyị ime na-eme.’”
-