Jeremaya 48:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 A ga-eweghara obodo ya niile, wegharakwa ebe ndị siri ike dị n’ime ya. N’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Moab ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.’”+
41 A ga-eweghara obodo ya niile, wegharakwa ebe ndị siri ike dị n’ime ya. N’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Moab ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.’”+