Jeremaya 51:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Onye ọsọ na-agbakwuru onye ọsọ ibe ya, onye ozi na-agbakwurukwa onye ozi ibe ya,+ ka ha kọọrọ eze Babịlọn na e wegharawo akụkụ niile nke obodo ya,+
31 “Onye ọsọ na-agbakwuru onye ọsọ ibe ya, onye ozi na-agbakwurukwa onye ozi ibe ya,+ ka ha kọọrọ eze Babịlọn na e wegharawo akụkụ niile nke obodo ya,+