Aịzaya 47:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọdachi aghaghị ịdakwasị gị; ọ dịghị anwansi ị ma nke ga-egbochi ya. Ahụhụ ga-adakwasịkwa gị;+ ị gaghị enwe ike igbochi ya. Mbibi nke ị na-ahụtụbeghị ga-adakwasịkwa gị na mberede.+ Jeremaya 50:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M siiri gị ọnyà, ọ matawo gị, gị Babịlọn, ma ị maghị.+ A chọtara gị ma jide gị, n’ihi na ọ bụ Jehova ka ị lụsoro ọgụ.+ Jeremaya 50:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “Eze Babịlọn anụwo akụkọ banyere ha,+ aka ya wee kụda.+ Nsogbu dị! Ọ nọ n’oké ihe mgbu, dị nnọọ ka nwaanyị na-amụ nwa.+
11 Ọdachi aghaghị ịdakwasị gị; ọ dịghị anwansi ị ma nke ga-egbochi ya. Ahụhụ ga-adakwasịkwa gị;+ ị gaghị enwe ike igbochi ya. Mbibi nke ị na-ahụtụbeghị ga-adakwasịkwa gị na mberede.+
24 M siiri gị ọnyà, ọ matawo gị, gị Babịlọn, ma ị maghị.+ A chọtara gị ma jide gị, n’ihi na ọ bụ Jehova ka ị lụsoro ọgụ.+
43 “Eze Babịlọn anụwo akụkọ banyere ha,+ aka ya wee kụda.+ Nsogbu dị! Ọ nọ n’oké ihe mgbu, dị nnọọ ka nwaanyị na-amụ nwa.+