Job 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O nwere obi amamihe, bụrụkwa onye dị ike.+Ònye pụrụ imere ya isi ike, ihe agaziere ya?+ 1 Ndị Kọrịnt 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka “ànyị na-akpali Jehova ikwo ekworo”?+ Ànyị ka ya ike?+