31 “Onye ọsọ na-agbakwuru onye ọsọ ibe ya, onye ozi na-agbakwurukwa onye ozi ibe ya,+ ka ha kọọrọ eze Babịlọn na e wegharawo akụkụ niile nke obodo ya,+
8 Ọ bụ ya mere ihe otiti ya+ ga-eji bịa n’otu ụbọchị, ya bụ, ọnwụ na iru uju na ụnwụ, a ga-akpọkwa ya ọkụ kpamkpam,+ n’ihi na Jehova Chineke, bụ́ onye kpere ya ikpe, dị ike.+