31 “Onye ọsọ na-agbakwuru onye ọsọ ibe ya, onye ozi na-agbakwurukwa onye ozi ibe ya,+ ka ha kọọrọ eze Babịlọn na e wegharawo akụkụ niile nke obodo ya,+
39 “Mgbe ahụ́ kpooro ha ọkụ, m ga-emere ha oriri, m ga-emekwa ka mmanya gbuwe ha, ka ha wee nwee aṅụrị;+ ha ga-arahụ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta ruo mgbe a na-akaghị aka,”+ ka Jehova kwuru.
57 M ga-eme ka mmanya gbuwe ndị isi ya na ndị ya maara ihe, ndị gọvanọ ya na ndị ya na-esote onye na-achị achị na ndị dike ya,+ ha ga-arahụ ụra ruo mgbe a na-akaghị aka, bụ́ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta,”+ ka Eze,+ onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ kwuru.