57 M ga-eme ka mmanya gbuwe ndị isi ya na ndị ya maara ihe, ndị gọvanọ ya na ndị ya na-esote onye na-achị achị na ndị dike ya,+ ha ga-arahụ ụra ruo mgbe a na-akaghị aka, bụ́ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta,”+ ka Eze,+ onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ kwuru.