Jeremaya 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ṅụọnụ ya, ṅụbiga ya ókè, gbọọkwanụ agbọ daa n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi mma agha m na-ezite n’etiti unu.”’+
27 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ṅụọnụ ya, ṅụbiga ya ókè, gbọọkwanụ agbọ daa n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi mma agha m na-ezite n’etiti unu.”’+