Jeremaya 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Gwakwa ha, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Ṅụọnụ mmanya a, ṅụfeenụ ya ókè, gbọọnụ agbọ, daakwanụ n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi agha m ga-eme ka a lụso unu.”’ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:27 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 21
27 “Gwakwa ha, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Ṅụọnụ mmanya a, ṅụfeenụ ya ókè, gbọọnụ agbọ, daakwanụ n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi agha m ga-eme ka a lụso unu.”’