Job 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+ Jeremaya 51:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Mgbe ahụ́ kpooro ha ọkụ, m ga-emere ha oriri, m ga-emekwa ka mmanya gbuwe ha, ka ha wee nwee aṅụrị;+ ha ga-arahụ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta ruo mgbe a na-akaghị aka,”+ ka Jehova kwuru.
12 Mmadụ na-edina ala, ma ghara ibili.+Ha agaghị ebili ruo mgbe eluigwe na-agakwaghị adị,+A gaghịkwa akpọte ha n’ụra.+
39 “Mgbe ahụ́ kpooro ha ọkụ, m ga-emere ha oriri, m ga-emekwa ka mmanya gbuwe ha, ka ha wee nwee aṅụrị;+ ha ga-arahụ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta ruo mgbe a na-akaghị aka,”+ ka Jehova kwuru.