Jeremaya 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ṅụọnụ ya, ṅụbiga ya ókè, gbọọkwanụ agbọ daa n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi mma agha m na-ezite n’etiti unu.”’+ Daniel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ṅụrụ mmanya, ha tokwara chi ha ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha, ọla kọpa, ígwè, osisi na nkume mee.+
27 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru: “Ṅụọnụ ya, ṅụbiga ya ókè, gbọọkwanụ agbọ daa n’ala ka unu ghara inwe ike ibili+ n’ihi mma agha m na-ezite n’etiti unu.”’+