2 Samuel 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+ Esta 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ahụ na-ebu ozi,+ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya e ji aga ozi eze, gawara ngwa ngwa+ n’ihi okwu eze; a kpọsakwara iwu ahụ na Shushan+ bụ́ obí eze.
19 Ma Ahimaz+ nwa Zedọk sịrị: “Biko, ka m gbara ọsọ gaa kọọrọ eze ihe merenụ, n’ihi na Jehova ekpepụtawo ya n’aka ndị iro ya.”+
14 Ndị ahụ na-ebu ozi,+ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya e ji aga ozi eze, gawara ngwa ngwa+ n’ihi okwu eze; a kpọsakwara iwu ahụ na Shushan+ bụ́ obí eze.