2 Samuel 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+ Abụ Ọma 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na i mewo ka m nweta ikpe ziri ezi na ihe ruuru m;+Ị nọdụwo n’ocheeze na-ekpe ikpe n’ezi omume.+
25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+
4 N’ihi na i mewo ka m nweta ikpe ziri ezi na ihe ruuru m;+Ị nọdụwo n’ocheeze na-ekpe ikpe n’ezi omume.+