Esta 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị ahụ na-ebu ozi gawara, jiri ọsọ gawa+ n’ihi okwu eze, e tikwara iwu ahụ na Shushan+ bụ́ obí eze. Eze na Heman wee nọdụ ala ṅụwa mmanya;+ ma obodo Shushan+ nọ n’ọgba aghara.+
15 Ndị ahụ na-ebu ozi gawara, jiri ọsọ gawa+ n’ihi okwu eze, e tikwara iwu ahụ na Shushan+ bụ́ obí eze. Eze na Heman wee nọdụ ala ṅụwa mmanya;+ ma obodo Shushan+ nọ n’ọgba aghara.+